Lesson 4
House-Hold Items
These are things in the house
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
110 | Sitting room | Obi | Obi | Obi |
111 | Chair | Oche | Oche | Oche |
112 | House | ụlọ | ụnọ | ụlọ |
113 | Door | Ọnụụzọ | Ọnụụzọ | Ọnụụzọ |
114 | Window | Mpioụzọ | Mpioụzo | Mpioụzọ |
115 | Zink/Roof | Gbamgbam | Gbamgbam | Gbamgbam |
116 | Lamp | Oriọna/ọkụ | Oriọna/ọkụ | Oriọna/ọkụ |
117 | Electric bulb | Ọ́kụ́ eletirik | Ọ́kụ́ eletirik | Ọ́kụ́ eletirik |
118 | Fan | Akupe/nkucha | Akupe | Nkucha |
119 | Curtain | Akwamgbochi | Akwamgbochi | Akwamgbochi |
120 | Bedroom | Imeụlọ | Imeụnọ | Imeụlọ |
121 | Bed | Àkwà | Àkwà | Àkwà |
122 | Clock | Elekere | Elekere | Elekere |
123 | Bottle | Ekpem | Ololo/ekpem | Ekpem/olilo |
124 | Box | Igbeakwa | Igbeakwa | Igbeakwa |
125a | Kitchen | Usekwu | Usekwu | Usekwu |
125b | Women’s hut | Mkpuke | Mkpuke | Mkpuke |
126 | Basket | Ekete | Nkata | Nkata |
127 | Water pot | Ite mmiri | Ite mmiri | Ite mmiri |
128 | Soup pot | Ite ofe | Ite ofe | Ite ofe |
129 | Soup | Ofe | Ofe | Ofe |
130 | Salt | Nnu | Nnu | Nnu |
131 | Big mortar | Ikwe | Ikwe/Odo | Ikwe |
132 | Small mortar | Ọkwa | Ọkwa | Ọkwa |
133 | Pestle | ọdụ/akaọdụ | Akaọdụ/Akaodo | Akaọdụ |
134 | Plate | Efere | Efelé/Ọ̀kụ̀ | Efere/Ọ̀kụ̀ |
135 | Cup | Iko | Iko | Iko |
136 | Spoon | Ngazi | Ngazi | Ngaji |
137 | Ladle | Eku | Eku | Eku |
138 | Oven | Ngịga | Ngịga | Ngịga |
139 | Sieve | Nyọ | Nyọ | Nyọ |
140 | Broom | Azịza | Azịza | Azịza |
141 | Ladder | Obe/obube | Obe | Obube |
142 | Water | Mmiri | Mmili | Mmiri |
143 | Radio | Igweokwu | Igweokwu | Igweokwu |
144 | Cap | Okpu | Okpu | Okpu |
145 | Shoe | Akpụkpọụkwụ | Akpụkpọụkwụ | Akpụkpọụkwụ |
146 | Bag | Akpa | Akpa | Akpa |
147 | Earring | Ọlantị | Ọlantị | Ọlantị |
148 | Headtie/scarf | Ịchafụisi | Ịchafụisi | Ịchafụisi |
149 | Iron pot | Ite igwe | Ite igwe/Iteọna | Ite igwe |
150 | Comb | M̀bọ́ | M̀bọ́ | M̀bọ́ |
151 | Umbrella | Nchemmiri | Nchemmiri | Nchemmiri |
152 | Soap | Ncha | Ncha | Ncha |
153 | Sponge | Ògbó | Ògbó | Ògbó |
154 | Car/motor | Ụgbọala | Ụgbọala | Ụgbọala |
155 | Airplane | Ụgbọelu | Ụgbọelu | Ụgbọelu |
156 | Ship/boat | Ụgbọmmiri | Ụgbọmmiri | Ụgbọmmiri |
157 | Train | Ụgbọoloko | Ụgbọoloko | Ụgbọoloko |
158 | Truck | Gwomgwolo | Gwomgwolo | Gwomgwolo |
159 | Water pot | Ite mmiri | Ite mmiri | Ite mmiri |
160 | Bicycle | Ịnyịnyaigwe | Ịnyịnyaigwe | Ịnyịnyaigwe |
161 | Television | Onyoonyo | Onyoonyo | Onyoonyo |
162 | Motocycle | Ọgbatumtum | Ọgbatumtum | Ọgbatumtum |
163 | Knife | Mmaekwu | Mmaekwu | Mmaekwu |
164 | Tripod | Osiite | Osiite | Osiite |
165 | Rafter | Uko | Uko | Uko |
166 | Stove | Igweọkụ | Igweọkụ | Igweọkụ |
167 | Book | Akwụkwọ | Akwụkwọ | Akwụkwọ |
168 | Gold | Ọlaedo | Ọlaedo | Ọlaedo |
169 | Silver | Ọlaọcha | Ọlaọcha | Ọlaọcha |
170 | Cloth | Ákwà | Ákwà | Ákwà |
171 | Corn/Maize | Ọka | Ọka | Ọka |
172 | Stockfish | Okporoko | Okporoko | Okporoko |
173 | Meat | Anụ | Anụ | Anụ |
174 | Fish | Azụ | Azụ | Azụ |
175 | Bread | Achịcha | Achịcha | Achịcha |
176 | Biscuits | Achịcha | Achịcha | Achịcha |
177 | Crafish | Ịsha | Ịsha | Ịsha |
178 | Food | Nri | Nri | Nri |
179 | Egg | Ákwà | Ákwà | Ákwà |
180 | Grave | Ili | Ini | Ili |
181 | Clothes | Ákwà | Ákwà | Ákwà |
182 | School Uniform | Ákwà akwụkwọ | Ákwà akwụkwọ | Ákwà akwụkwọ |
183 | Iceblock | Mkpụrụmmiri | Mkpụrụmmili | Mkpụrụmmiri |
184 | Money | Ego | Ego | Ego |
185 | Bangle | Mgbanaka | Mgbaaka | Mgbanaka |
186 | Necklace | Iheolu | Iheonu | Iheolu |
187 | Well | Umi | Umi | Umi |
188 | Blouse | Eluákwà | Enuákwà | Eluákwà |
189 | Trousers |
|
|
|
190 | Scissors | Mkpa | Mkpa | Mkpa |
191 | Pen | Mkpịsịedemede | Mkpịsịedemede | Mkpịsịedemede |
English | Standard Igbo | |
110 | Sitting room | Obi |
111 | Chair | Oche |
112 | House | ụlọ |
113 | Door | Ọnụụzọ |
114 | Window | Mpioụzọ |
115 | Zink/Roof | Gbamgbam |
116 | Lamp | Oriọna/ọkụ |
117 | Electric bulb | Ọ́kụ́ eletirik |
118 | Fan | Akupe/nkucha |
119 | Curtain | Akwamgbochi |
120 | Bedroom | Imeụlọ |
121 | Bed | Àkwà |
122 | Clock | Elekere |
123 | Bottle | Ekpem |
124 | Box | Igbeakwa |
125a | Kitchen | Usekwu |
125b | Women’s hut | Mkpuke |
126 | Basket | Ekete |
127 | Water pot | Ite mmiri |
128 | Soup pot | Ite ofe |
129 | Soup | Ofe |
130 | Salt | Nnu |
131 | Big mortar | Ikwe |
132 | Small mortar | Ọkwa |
133 | Pestle | ọdụ/akaọdụ |
134 | Plate | Efere |
135 | Cup | Iko |
136 | Spoon | Ngazi |
137 | Ladle | Eku |
138 | Oven | Ngịga |
139 | Sieve | Nyọ |
140 | Broom | Azịza |
141 | Ladder | Obe/obube |
142 | Water | Mmiri |
143 | Radio | Igweokwu |
144 | Cap | Okpu |
145 | Shoe | Akpụkpọụkwụ |
146 | Bag | Akpa |
147 | Earring | Ọlantị |
148 | Headtie/scarf | Ịchafụisi |
149 | Iron pot | Ite igwe |
150 | Comb | M̀bọ́ |
151 | Umbrella | Nchemmiri |
152 | Soap | Ncha |
153 | Sponge | Ògbó |
154 | Car/motor | Ụgbọala |
155 | Airplane | Ụgbọelu |
156 | Ship/boat | Ụgbọmmiri |
157 | Train | Ụgbọoloko |
158 | Truck | Gwomgwolo |
159 | Water pot | Ite mmiri |
160 | Bicycle | Ịnyịnyaigwe |
161 | Television | Onyoonyo |
162 | Motocycle | Ọgbatumtum |
163 | Knife | Mmaekwu |
164 | Tripod | Osiite |
165 | Rafter | Uko |
166 | Stove | Igweọkụ |
167 | Book | Akwụkwọ |
168 | Gold | Ọlaedo |
169 | Silver | Ọlaọcha |
170 | Cloth | Ákwà |
171 | Corn/Maize | Ọka |
172 | Stockfish | Okporoko |
173 | Meat | Anụ |
174 | Fish | Azụ |
175 | Bread | Achịcha |
176 | Biscuits | Achịcha |
177 | Crafish | Ịsha |
178 | Food | Nri |
179 | Egg | Ákwà |
180 | Grave | Ili |
181 | Clothes | Ákwà |
182 | School Uniform | Ákwà akwụkwọ |
183 | Iceblock | Mkpụrụmmiri |
184 | Money | Ego |
185 | Bangle | Mgbanaka |
186 | Necklace | Iheolu |
187 | Well | Umi |
188 | Blouse | Eluákwà |
189 | Trousers | |
190 | Scissors | Mkpa |
191 | Pen | Mkpịsịedemede |
Vegetables/Fruits
These are edible vegetables and fruits found at home and market
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
192 | Vegetable | Akwụkwọnri | Akwụkwọnni | Akwụkwọnri |
193 | Pepper | Ose | Ose | Oso |
194 | Onions | Yabaasị | Yabaasị | Yabaasị |
195 | Okro | Ọkwụrụ | Ọkwụlụ | Ọkwụrụ |
196 | Pumpkin | Ụgụ | Ụgụ | Ụgụ |
197 | Spinach | Mgbọrọdị | Mgbọrọdị | Mgbọrọdị |
198 | Melon | Egwusi | Egwusi | Egwusi |
199 | Bitterleaf | Onugbu | Onubu | Onugbu/Olugbu |
200 | Garden egg | Aṅara | Aṅara | Afụfa |
201 | Hot leaf | Ụzịza | Ụzịza | Ụzịza |
202 | Orange | Oroma | Oroma | Oroma |
203 | Mango | Mangoro | Mangoro | Mangoro |
204 | Pawpaw | Mgbimgbi | Mgbimgbi | Mgbimgbi |
205 | Banana | Unere | Unele | Unere |
206 | Plantain | Abịrịka | Abịrịka | Abịrịka |
207 | Cherry | Ụdara | Ụdala | Ụdara |
208 | Pear | Ube | Ube ojii | Ube |
209 | Avocado pear | Ube bekee | Ube oyibo | Ube bekee |
210 | Berry | Ụtụ | Ụtụ | Ụtụ |
211 | Lime | Epenkịrịsị | Oromankịrịsị | Epenkịrịsị |
212 | Pineapple | Akwụoru | Akwụolu | Akwụoru |
213 | Pepper fruit | Mmịmị | Mmịmị | Mmịmị |
214 | Colanut | Ọ́jị́ | Ọ́jị́ | Ọ́jị́ |
215 | Bitter cola | Akịilu | Akịilu | Akịilu |
216 | Walnut | Ụkpa | Ụkpa | Ụkpa |
English | Standard Igbo | |
192 | Vegetable | Akwụkwọnri |
193 | Pepper | Ose |
194 | Onions | Yabaasị |
195 | Okro | Ọkwụrụ |
196 | Pumpkin | Ụgụ |
197 | Spinach | Mgbọrọdị |
198 | Melon | Egwusi |
199 | Bitterleaf | Onugbu |
200 | Garden egg | Aṅara |
201 | Hot leaf | Ụzịza |
202 | Orange | Oroma |
203 | Mango | Mangoro |
204 | Pawpaw | Mgbimgbi |
205 | Banana | Unere |
206 | Plantain | Abịrịka |
207 | Cherry | Ụdara |
208 | Pear | Ube |
209 | Avocado pear | Ube bekee |
210 | Berry | Ụtụ |
211 | Lime | Epenkịrịsị |
212 | Pineapple | Akwụoru |
213 | Pepper fruit | Mmịmị |
214 | Colanut | Ọ́jị́ |
215 | Bitter cola | Akịilu |
216 | Walnut | Ụkpa |
Crops
These crops can be found at home, market and farmland
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
217 | Crops | Mkpụrụakụmakụ | Mkpụlụiheubi | Mkpụrụakụmakụ |
218 | Yam | Ji | Ji | Ji |
219 | Rice | Osikapa | Osikapa | Osikapa |
220 | Beans | Agwa | Agwa | Agwa |
221 | Groundnut | Ahụekere | Ahụekere | Ahụekere |
222 | Cocoyam | Ede | Ede | Ede |
223 | Cassava | Akpụ | Akpụ | Akpụ |
224 | Breadfruit | Ụkwa | Ụkwa | Ụkwa |
225 | Coconut | Akịbekee | Akụoyibo | Akịbekee |
226 | Maize/corn | Ọka | Ọka | Ọka |
227 | Potato | Jinwannụ | Jinwannụ | Jinwannụ |
228 | Mushroom | Ero | Ero | Ero |
229 | Palmfruit | Mkpụrụakwụ | Mkpụlụakwụ | Mkpụrụakwụ |
230 | Palm oil | Mmanụnri | Mmanụnri | Mmanụnri |
231 | Palm kernel | Akị | Akụ | Akị |
232 | Palm frond | Igunkwụ | Igunkwụ | Igunkwụ |
English | Standard Igbo | |
217 | Crops | Mkpụrụakụmakụ |
218 | Yam | Ji |
219 | Rice | Osikapa |
220 | Beans | Agwa |
221 | Groundnut | Ahụekere |
222 | Cocoyam | Ede |
223 | Cassava | Akpụ |
224 | Breadfruit | Ụkwa |
225 | Coconut | Akịbekee |
226 | Maize/corn | Ọka |
227 | Potato | Jinwannụ |
228 | Mushroom | Ero |
229 | Palmfruit | Mkpụrụakwụ |
230 | Palm oil | Mmanụnri |
231 | Palm kernel | Akị |
232 | Palm frond | Igunkwụ |
Trees/ Osisi
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
233 | Tree | Osisi | Osisi | Osisi |
234 | Palm tree | Nkwụ | Nkwụ | Nkwụ |
235 | Iroko tree | Ọ́jị̀ | Ọ́jị̀ | Ọ́jị̀ |
236 | Palm wine | Ngwọ | Ngwọ | Ngwọ |
237 | Bamboo | Achara | Achara | Achara |
238 | Flower | Okookoosisi | Okookoosisi | Okookoosisi |
English | Standard Igbo | |
233 | Tree | Osisi |
234 | Palm tree | Nkwụ |
235 | Iroko tree | Ọ́jị̀ |
236 | Palm wine | Ngwọ |
237 | Bamboo | Achara |
238 | Flower | Okookoosisi |
Parts Of A Tree/Akụkụ Osisi
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
239 | Branch | Nkanaosisi | Alakaosisi | Nkanaosisi |
240 | Leaves | Mbụba | Abụba | Mbụba |
241 | Tree trunk | Ukwuosisi | Ukwuosisi | Ukwuosisi |
242 | Root | Mgbọrọgwụ | Mkpọrọgwụ | Mgbọrọgwụ |
243 | Farm | Ubi | Ubi | Ubi |
English | Standard Igbo | |
239 | Branch | Nkanaosisi |
240 | Leaves | Mbụba |
241 | Tree trunk | Ukwuosisi |
242 | Root | Mgbọrọgwụ |
243 | Farm | Ubi |
Farm Implements/Ngwaọrụ Ubi/Ugbo
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
244 | Farm implements | Ngwaọrụ ubi | Ngwaọrụugbo/ubi | Ngwaọrụ ubi |
245 | Cutlass | Obejiri | Obejiri | Obejiri |
246 | Peg | Obiigwe | Obiigwe | Obiigwe |
247 | Small Hoe | Nkọ | Nkọ | Nkọ |
248 | Big hoe | Ọgụ | Ọgụ | Ọgụ |
English | Standard Igbo | |
244 | Farm implements | Ngwaọrụ ubi |
245 | Cutlass | Obejiri |
246 | Peg | Obiigwe |
247 | Small Hoe | Nkọ |
248 | Big hoe | Ọgụ |