Lesson 3
Tenses – Present (Ndịugbua)

Present Tenses are words or affixes used to show present actions

English

Standard Igbo

Anambra

Imo

Ifeanyị is in the house

Ifeanyị nọ n’ụlọ

Ifeanyị ….. name (somebody)

nọ…………is

n’………..in

ụlọ………….house

NOTE: When ‘Na’ comes before a vowel, the ‘a’ in ‘Na’ is replaced with an apostrophe (’ ). But when ‘Na’ comes before a consonant it retains its composition ‘Na’.

Ifeanyị nọ n’uno

Ifeanyị……. Name (somebody)

nọ…………is

n’………..in

ụnọ………….house

Ifeanyị nọ n’ụlọ

Ifeanyị……. Name (somebody)

nọ…………is

n’………..in

ụlọ………….house

He is in the house

Ọ nọ n’ụlọ

Ọ………….He/She

nọ…………..is

na…………..in

ụlọ…………house

Ọ nọ n’uno

Ọ…………. He/She

nọ…………..is

na…………..in

ụnọ…………house

Ọ nọ n’ụlọ

Ọ…………. He/She

nọ…………..is

na…………..in

ụlọ…………house

They are in the house

Ha nọ n’ụlọ

Ha………..They/Them

nọ………..is(pl) are

n’…………in

ụlọ………..house

 

NOTE: Some contexts in English demand that ‘Na’/ ‘ka’ can be used as ‘in’ or ‘to’ or ‘on’, even ‘that’.

Ha nọ n’uno

Ha………..They/Them

nọ………..is(pl) are

n’…………in

ụnọ………..house

Ha nọ n’ụlọ

Ha………..They/Them

nọ………..is(pl) are

n’…………in

ụlọ………..house

We are in the house

Anyị nọ n’ụlọ

Anyị………..we/our

nọ………….is(pl)

na…………..in

ụlọ………….house

Ayị nọ n’uno

Ayị………..we/our

nọ………….is(pl)

na…………..in

ụnọ………….house

Anyị nọ n’ụlọ

Anyị………..we/our

nọ………….is(pl)

na…………..in

ụlọ………….house

I am in the house

Anọ m n’ụlọ / M nọ n’ụlọ

Anọ/nọ ……am/is

m………….me/I

n’………….in

ụlọ…………..house

Anọ m n’uno/ M nọ n’ụnọ

Anọ/nọ ……am/is

m………….me/I

n’………….in

ụnọ…………..house

Anọ m n’ụlọ/ M nọ n’ụlọ

Anọ/nọ ……am/is

m………….me/I

n’………….in

ụlọ…………..house

Ebere is in the kitchen

Ebere nọ n’usekwu

Ebere………name

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu…….kitchen

Ebere nọ n’usekwu

Ebere………name

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu…….kitchen

Ebere nọ n’usekwu

Ebere………name

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu…….kitchen

She is in the kitchen

Ọ nọ n’usekwu

Ọ ……… He/She/It

Usekwu……..kitchen

Ọ nọ n’usekwu

Ọ ……. He/She/It

Usekwu……..kitchen

Ọ nọ n’usekwu

Ọ …….. He/She/It

Usekwu……..kitchen

They are in the kitchen

Ha nọ n’usekwu

Ha………they/their

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

Ha nọ n’usekwu

Ha………they/their

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

Ha nọ n’usekwu

Ha………they/their

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

We are in the kitchen

Anyị nọ n’usekwu

Anyị……….we/our

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

Ayị nọ n’usekwu

Ayị……….we/our

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

Anyị nọ n’usekwu

Anyị……….we/our

nọ ………… is

na ……. in

Usekwu……..kitchen

I am in the kitchen

Anọ m n’usekwu/M nọ n’usekwu

M ………. me/I

anọ ………… is/am

na ……. in

usekwu……..kitchen

Anọ m n’usekwu

M ……….me/I

anọ ………… is/am

na ……. in

usekwu……..kitchen

Anọ m n’usekwu

M ……….me/I

anọ ………… is/am

na ……. in

usekwu……..kitchen

You are in the kitchen?

I nọ n’usekwu?

I…………..you

Usekwu………kitchen

I nọ n’usekwu?

I…………..you

Usekwu………kitchen

I nọ n’usekwu?

I…………..you

Usekwu………kitchen

The bird is on the tree

Nnụnụ nọ n’elu osisi

Nnụnụ…………bird

nọ …… is/are

na …….. on

elu…………….top

Osisi…………..tree

.   

Nnụnụ nọ n’enu osisi

Nnụnụ…………bird

nọ …… is/are

na …….. on

enu…………….top

Osisi…………..tree

Nnụnụ nọ n’elu osisi

Nnụnụ…………bird

nọ …… is/are

na …….. on

Elu…………….top

Osisi…………..tree

It is on the tree

Ọ nọ n’elu osisi

Ọ………….it

elu…………top

Osisi………..tree

Ọ nọ n’enu osisi

Ọ………….it

enu…………top

Osisi………..tree

Ọ nọ n’elu osisi

Ọ………….it

Elu…………top

Osisi………..tree

They are on the tree

Ha nọ n’elu osisi

Ha………they/them

elu………..top

Osisi……….tree

Ha nọ n’enu osisi

Ha………they/them

enu………..top

Osisi……….tree

Ha nọ n’elu osisi

Ha………they/them

Elu………..top

Osisi……….tree

We are on the tree

Anyị nọ n’elu osisi

Anyị…………we/our

elu……………top

Osisi…………..tree

Ayị nọ n’enu osisi

Ayị…………we/our

enu…………top

Osisi…………..tree

Anyị nọ n’elu osisi

Anyị…………we/our

Elu……………top

Osisi…………..tree

I am on the tree

Anọ m n’elu osisi/M nọ n’elu osisi

M………….me/I

Anọ……………is/am

na…………..on

elu…………….top

osisi………….tree

Anọ m n’enu osisi

M………….me/I

Anọ……………is/am

na…………..on

enu…………….top

osisi………….tree

Anọ m n’elu osisi

M………….me/I

anọ……………is/am

na…………..on

elu…………….top

osisi………….tree

You are on the tree

I nọ n’elu osisi

I…………..You

nọ …… is(pl)

na …. on

elu………..top

Osisi………tree

I nọ n’enu osisi

I…………..You

nọ …… is(pl)

na …. on

enu………..top

Osisi………tree

I nọ n’elu osisi

I…………..You

nọ …… is(pl)

na …. on

elu………..top

Osisi………tree

The woman is in the market

Nwaanyị n’ahịa

Nwaanyị ….. woman nọ ….. is/am

na ……. in

ahịa………..market

Nwaanyị nọ n’ahịa

Nwaanyị ….. woman nọ ….. is/am

na ……. in

ahịa………..market

Nwaanyị nọ n’ahịa

Nwaanyị ….. woman nọ ….. is/am

na ……. in

ahịa………..market

She is in the market

Ọ nọ n’ahịa

Ọ………….he/she

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa………..market

Ọ nọ n’ahịa

Ọ………….he/she

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa………..market

Ọ nọ n’ahịa

Ọ………….he/she

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa………..market

They are in the market

Ha nọ n’ahịa

Ha……….they/them

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

Ha nọ n’ahịa

Ha……….they/them

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

Ha nọ n’ahịa

Ha……….they/them

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

We are in  the market

Anyị nọ n’ahịa

Anyị…………we/our

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

 

Ayị nọ n’ahịa

Ayị…………we/our

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

 

Anyị nọ n’ahịa

Anyị…………we/our

nọ………….is/am

na…………..in

ahịa……….market

 

I am in the market

Anọ m n’ahịa

M…………..am/I

anọ……….is/am

m………….me/my

ahịa………..market

Anọ m n’ahịa

M…………..am/I

anọ……….is/am

m………….me/my

ahịa………..market

Anọ m n’ahịa

M…………..am/I

anọ……….is/am

m………….me/my

ahịa………..market

You are in the market

Ị nọ n’ahịa

I……………you

nọ…………is(pl)

na……………in

ahịa………….market

Ị nọ n’ahịa

I……………you

nọ…………is(pl)

na……………in

ahịa………….market

Ị nọ n’ahịa

I……………you

nọ…………is(pl)

na……………in

ahịa………….market

EnglishStandard Igbo
Ifeanyị is in the houseIfeanyị nọ n’ụlọ
Ifeanyị ….. name (somebody)
nọ…………is
n’………..in
ụlọ………….house
NOTE: When ‘Na’ comes before a vowel, the ‘a’ in ‘Na’ is replaced with an apostrophe (’ ). But when ‘Na’ comes before a consonant it retains its composition ‘Na’.
He is in the houseỌ nọ n’ụlọ
Ọ………….He/She
nọ…………..is
na…………..in
ụlọ…………house
They are in the houseHa nọ n’ụlọ
Ha………..They/Them
nọ………..is(pl) are
n’…………in
ụlọ………..house

NOTE: Some contexts in English demand that ‘Na’/ ‘ka’ can be used as ‘in’ or ‘to’ or ‘on’, even ‘that’.
We are in the houseAnyị nọ n’ụlọ
Anyị………..we/our
nọ………….is(pl)
na…………..in
ụlọ………….house
I am in the houseAnọ m n’ụlọ / M nọ n’ụlọ
Anọ/nọ ……am/is
m………….me/I
n’………….in
ụlọ…………..house
Ebere is in the kitchenEbere nọ n’usekwu
Ebere………name
nọ ………… is
na ……. in
Usekwu…….kitchen
She is in the kitchenỌ nọ n’usekwu
Ọ ……… He/She/It
Usekwu……..kitchen
They are in the kitchenHa nọ n’usekwu
Ha………they/their
nọ ………… is
na ……. in
Usekwu……..kitchen
We are in the kitchenAnyị nọ n’usekwu
Anyị……….we/our
nọ ………… is
na ……. in
Usekwu……..kitchen
I am in the kitchenAnọ m n’usekwu/M nọ n’usekwu
M ………. me/I
anọ ………… is/am
na ……. in
usekwu……..kitchen
You are in the kitchen?I nọ n’usekwu?
I…………..you
Usekwu………kitchen
The bird is on the treeNnụnụ nọ n’elu osisi
Nnụnụ…………bird
nọ …… is/are
na …….. on
elu…………….top
Osisi…………..tree
.
It is on the treeỌ nọ n’elu osisi
Ọ………….it
elu…………top
Osisi………..tree
They are on the treeHa nọ n’elu osisi
Ha………they/them
elu………..top
Osisi……….tree
We are on the treeAnyị nọ n’elu osisi
Anyị…………we/our
elu……………top
Osisi…………..tree
I am on the treeAnọ m n’elu osisi/M nọ n’elu osisi
M………….me/I
Anọ……………is/am
na…………..on
elu…………….top
osisi………….tree
You are on the treeI nọ n’elu osisi
I…………..You
nọ …… is(pl)
na …. on
elu………..top
Osisi………tree
The woman is in the marketNwaanyị n’ahịa
Nwaanyị ….. woman nọ ….. is/am
na ……. in
ahịa………..market
She is in the marketỌ nọ n’ahịa
Ọ………….he/she
nọ………….is/am
na…………..in
ahịa………..market
They are in the marketHa nọ n’ahịa
Ha……….they/them
nọ………….is/am
na…………..in
ahịa……….market
We are in the marketAnyị nọ n’ahịa
Anyị…………we/our
nọ………….is/am
na…………..in
ahịa……….market
I am in the marketAnọ m n’ahịa
M…………..am/I
anọ……….is/am
m………….me/my
ahịa………..market
You are in the marketỊ nọ n’ahịa
I……………you
nọ…………is(pl)
na……………in
ahịa………….market

Present Continuous

Present Continuous Tense narrates an action which is being continues or going to be continued in the near future. It uses am /is/ are and ‘ing’ is added with the verb.

English

Standard Igbo

Anambra

Imo

Obi is eating

Obi na-eri nri

Obi ……. Name (somebody)

Na-eri…is eating

Nri………food

Obi na-eri nni

Obi ……. Name (somebody)

Na-eri…is eating

Nni………food

Obi na-eri nri

Obi ……. Name (somebody)

Na-eri…is eating

Nri………food

He is eating

Ọ na-eri nri

Ọ………he/she

Na-eri…..is eating

Nri………food

Ọ na-eri nni

Ọ………he/she

Na-eri…..is eating

Nni………food

Ọ na-eri nri

Ọ………he/she

Na-eri…..is eating

Nri………food

They are eating

Ha na-eri nri

Ha……….they/them

Na-eri…..is(pl)/are eating

Nri………food

Ha na-eri nni

Ha……….they/them

Na-eri…..is(pl)/are eating

Nni………food

Ha na-eri nri

Ha……….they/them

Na-eri…..is(pl)/are eating

Nri………food

We are eating

Anyị na-eri nri

Anyị………we/our

Na-eri……is(pl)/are eating

Nri……….food

Ayị na-eri nni

Ayị………we/our

Na-eri……… is/(pl) /are eating

Nni……….food

Anyị na-eri nri

Anyị………we/our

Na-eri………is(pl)/ are eating

Nri……….food

I am eating

Ana m eri nri/M na-eri nri

Ana……….is/am

M ……. Me/I

Eri……….to eat/ eating

Nri……….food

Ana m eri nni/M na-eri nni

Ana……….is/am

M ……. Me/I

Eri………to eat/. eating

Nni……….food

Ana m eri nri/M na-eri nri

 Ana……….is/am

M ….. me/I

Eri……….to eat/ eating

Nri……….food

You are eating

Ị na-eri nri

Ị  ……. You

Na……….are

Eri……….eating

Nri……….food

Ị na-eri nni

Ị  ……. You

Na……….are

Eri……….eating

Nni……….food

Ị na-eri nri

Ị  ……. You

Na……….are

Eri……….eating

Nri……….food

Ifeọma is cooking

Ifeọma na-esi nri

Ifeọma ….. name

Na-esi…..is cooking

Nri………..food

Ifeọma na-esi nni

Ifeọma ….. name

Na-esi…..is cooking

Nni………..food

Ifeọma na-esi nni

Ifeọma ….. name

Na-esi…..is cooking

Nri………..food

She is cooking

Ọ na-esi nri

Ọ ….. He/She/It

Na-esi…..is cooking

Nri………..food

Ọ na-esi nni

Ọ ….. He/She/It

Na-esi…..is cooking

Nni………..food

Ọ na-esi nni

Ọ ….. He/She/It

Na-esi…..is cooking

Nri………..food

They are cooking

Ha na-esi nri

Ha ….. They/them

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nri………..food

Ha na-esi nni

Ha ….. They/them

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nni………..food

Ha na-esi nri

Ha ….. They/them

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nri………..food

We are cooking

Anyị na-esi nri

Anyị ….. We/Our

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nri………..food

Ayị na-esi nni

Ayị na-esi nri

Anyị ….. We/Our

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nni………..food

Anyị na-esi nri

Anyị na-esi nri

Anyị ….. We/Our

Na-esi…..is(pl)/are cooking

Nri………..food

I am cooking

Ana m esi nri/M na-esi nri

Ana …..is/am

M ….. I

Esi….. to cook/ cooking

Nri………..food

Ana m esi nni/M na-esi nni

Ana ….. is/am

M ….. I

Esi….. to cook/ cooking

Nni………..food

Ana m esi nri/M na-esi nri

Ana ……is/am

M ….. I

Esi….. to cook/ cooking

Nri………..food

You are cooking

Ị na-esi nri

Ị ……… You

Na-esi ….. is(pl)/are cooking

Nri …… food

Ị na-esi nni

Ị ……… You

Na-esi ….. is(pl)/are cooking

Nni …… food

Ị na-esi nri

Ị ……… You

Na-esi ….. is(pl)/are cooking

Nri …… food

Uche is playing

Uche na-egwu egwu

Uche ……. name

Na-egwu…..is playing

Egwu……….play

Uche na-egwu egwu

Uche ….. name

Na-egwu…..is playing

Egwu……….play

Uche na-egwu egwu

Uche …… name

Na-egwu…..is playing

Egwu……….play

 

 

He is playing

Ọ na-egwu egwu

Ọ ……. He/She

Na-egwu…..is playing

Egwu …… play

Ọ na-egwu egwu

Ọ ……. He/She

Na-egwu…..is playing

Egwu …… play

Ọ na-egwu egwu

Ọ ……. He/She

Na-egwu…..is playing

Egwu …… play

They are playing

Ha na-egwu egwu

Ha……….They/Them

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ha na-egwu egwu

Ha……….They/Them

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ha na-egwu egwu

Ha……….They/Them

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

We are playing

Anyị na-egwu egwu

Anyị …. We/Our

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ayị na-egwu egwu

Ayị …. We/Our

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Anyị na-egwu egwu

Anyị …. We/Our

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

I am playing

Ana m egwu egwu/ M na-egwu egwu

Ana …. is/am

M …. Me/I

egwu…..to play/ playing

Egwu……..play

Ana m egwu egwu/M na-egwu egwu

Ana …. is/am

M …. Me/I

egwu…..to play/ playing

Egwu……..play

Ana m egwu egwu/ M na-egwu egwu

Ana …. is/am

M …. Me/I

egwu…..to play/ playing

Egwu……..play

 

You are playing

Ị na-egwu egwu

I……….you

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ị na-egwu egwu

I……….you

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ị na-egwu egwu

I……….you

Na-egwu…..is(pl)/are playing

Egwu……..play

Ngọzi is dancing

Ngọzi na-agba egwu

Ngọzi……….name

Na-agba….is dancing

Egwu………dance

Ngọzi na-agba egwu

Ngọzi……….name

Na-agba….is dancing

Egwu………dance

Ngọzi na-agba egwu

Ngọzi……….name

Na-agba….is dancing

Egwu………dance

She is dancing

Ọ na-agba egwu

Ọ………he/she

Na-agba…..is dancing

Egwu……..dance

Ọ na-agba egwu

Ọ………he/she

Na-agba…..is dancing

Egwu……..dance

Ọ na-agba egwu

Ọ………he/she

Na-agba…..is dancing

Egwu……..dance

They are dancing

Ha na-agba egwu

Ha………they/them

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Ha na-agba egwu

Ha………they/them

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Ha na-agba egwu

Ha………they/them

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

We are dancing

Anyị na-agba egwu

Anyị……..We/Our

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Ayị na-agba egwu

Ayị……..We/Our

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Anyị na-agba egwu

Anyị……..We/Our

Na-agba…..is(pl)/are dancing

Egwu………dance

I am dancing

Ana m agba egwu/M na-agba egwu

Ana ….. is/am

M……..me/I

Agba…..to dance/ dancing

Egwu………dance

Ana m agba egwu/M na-agba egwu

Ana ….. is/am

M……..me/I

Agba…..to dance/ dancing

Egwu………dance

Ana m agba egwu/M na-agba egwu

Ana ….. is/am

M……..me/I

Agba…..to dance/ dancing

Egwu………dance

You are dancing

Ị na-agba egwu

Ị …….. You

Na-agba ….. is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Ị na-agba egwu

Ị …….. You

Na-agba ….. is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Ị na-agba egwu

Ị …….. You

Na-agba ….. is(pl)/are dancing

Egwu………dance

Okoro is clapping

Okoro na-akụ aka

Okoro…..name

Na-akụ……is clapping

Aka……….hand

Okoro na-akụ aka

Okoro…..name

Na-akụ……is clapping

Aka……….hand

Okoro na-akụ aka

Okoro…..name

Na-akụ……is clapping

Aka……….hand

He is clapping

Ọ na-akụ aka

Ọ…………He/She/It

na-akụ……is clapping

aka……..hand

Ọ na-akụ aka

Ọ…………He/She/It

Na-akụ……is clapping

Aka……….hand

Ọ na-akụ aka

Ọ…………He/She/It

Na-akụ……is clapping

Aka……….hand

They are clapping

Ha na-akụ aka

Ha………they/them

na-akụ…. is(pl)/are clapping

Ha na-akụ aka

Ha………they/them

na-akụ……  is(pl)/are clapping

Ha na-akụ aka

Ha………they/them

na-akụ…… is(pl)/are clapping

We are clapping

Anyị na-akụ aka

Anyị ……We/Our

na-akụ…… is(pl)/are clapping

Ayị na-akụ aka

Ayị ……We/Our

na-akụ…… is(pl)/are clapping

Anyị na-akụ aka

Anyị ……We/Our

na-akụ…… is(pl)/are clapping

I am clapping

Ana m akụ aka

M ….. I

Ana …… is/am

akụ…… to clap/  clapping

Aka …. Hand

Ana m akụ aka

M ….. I

Ana …… am

akụ…… to clap/  clapping

Aka …. hand

Ana m akụ aka

M ….. I

Ana …… am

akụ…… to clap/  clapping

Aka …. Hand

You are clapping

Ị na-akụ aka

Ị ….. You

na-akụ …. is(pl)/are clapping

Aka …. hand

 

Ị na-akụ aka

Ị ….. You

na-akụ …. is(pl)/are clapping

Aka …. hand

 

Ị na-akụ aka

Ị ….. You

na-akụ …. is(pl)/are clapping

Aka …. hand

 

Ụba is climbing

Ụba na-arị elu

Ụba……..name

na-arị…..is climbing

elu……….top

Ụba na-alị enu

Ụba……..name

na-alị…..is climbing

enu……….top

Ụba na-arị elu

Ụba……..name

na-arị…..is climbing

elu……….top

He is climbing

Ọ na-arị elu

Ọ……….he/she

na-arị…….is climbing

elu……….top

Ọ na-alị enu

Ọ……….he/she

na-alị…….is climbing

enu……….top

Ọ na-arị elu

Ọ……….he/she

na-arị…….is climbing

elu……….top

They are climbing

Ha na-arị elu

Ha……..they/them

na-arị…….is(pl)/are climbing

elu……….top

Ha na-alị enu

Ha……..they/them

na-alị…….is(pl)/are climbing

enu……….top

Ha na-arị elu

Ha……..they/them

na-arị…….is(pl)/are climbing

elu……….top

We are climbing

Anyị na-arị elu

Anyị……..we/our

na-arị……is(pl)/are climbing

elu………top

Ayị na-alị enu

Ayị……..we/our

na-alị……is(pl)/are climbing

enu………top

Anyị na-arị elu

Anyị……..we/our

na-arị……is(pl)/are climbing

elu………top

 

 

I am climbing

Ana m arị elu/M na- arị elu

Ana …. is/am

M ……..me/I

arị……to climb/ climbing

elu………top

Ana m alị enu/M na- alị enu

Ana …. is/am

M ……..me/I

alị……to climb/ climbing

enu………top

Ana m arị elu/M na- arị elu

Ana …. is/am

M ……..me/I

arị……to climb/ climbing

elu………top

You are climbing

Ị na-arị elu

Ị  …….. You

Na-arị……is(pl)/are climbing

elu………top

 

Ị na-alị enu

Ị  …….. You

Na-alị……is(pl)/are climbing

enu………top

 

Ị na-arị elu

Ị  …….. You

Na-arị……is(pl)/are climbing

elu………top

 

EnglishStandard Igbo
Obi is eatingObi na-eri nri
Obi ……. Name (somebody)
Na-eri…is eating
Nri………food
He is eatingỌ na-eri nri
Ọ………he/she
Na-eri…..is eating
Nri………food
They are eatingHa na-eri nri
Ha……….they/them
Na-eri…..is(pl)/are eating
Nri………food
We are eatingAnyị na-eri nri
Anyị………we/our
Na-eri……is(pl)/are eating
Nri……….food
I am eatingAna m eri nri/M na-eri nri
Ana……….is/am
M ……. Me/I
Eri……….to eat/ eating
Nri……….food
You are eatingỊ na-eri nri
Ị ……. You
Na……….are
Eri……….eating
Nri……….food
Ifeọma is cookingIfeọma na-esi nri
Ifeọma ….. name
Na-esi…..is cooking
Nri………..food
She is cookingỌ na-esi nri
Ọ ….. He/She/It
Na-esi…..is cooking
Nri………..food
They are cookingHa na-esi nri
Ha ….. They/them
Na-esi…..is(pl)/are cooking
Nri………..food
We are cookingAnyị na-esi nri
Anyị ….. We/Our
Na-esi…..is(pl)/are cooking
Nri………..food
I am cookingAna m esi nri/M na-esi nri
Ana …..is/am
M ….. I
Esi….. to cook/ cooking
Nri………..food
You are cookingỊ na-esi nri
Ị ……… You
Na-esi ….. is(pl)/are cooking
Nri …… food
Uche is playingUche na-egwu egwu
Uche ……. name
Na-egwu…..is playing
Egwu……….play
He is playingỌ na-egwu egwu
Ọ ……. He/She
Na-egwu…..is playing
Egwu …… play
They are playingHa na-egwu egwu
Ha……….They/Them
Na-egwu…..is(pl)/are playing
Egwu……..play
We are playingAnyị na-egwu egwu
Anyị …. We/Our
Na-egwu…..is(pl)/are playing
Egwu……..play
I am playingAna m egwu egwu/ M na-egwu egwu
Ana …. is/am
M …. Me/I
egwu…..to play/ playing
Egwu……..play
You are playingỊ na-egwu egwu
I……….you
Na-egwu…..is(pl)/are playing
Egwu……..play
Ngọzi is dancingNgọzi na-agba egwu
Ngọzi……….name
Na-agba….is dancing
Egwu………dance
She is dancingỌ na-agba egwu
Ọ………he/she
Na-agba…..is dancing
Egwu……..dance
They are dancingHa na-agba egwu
Ha………they/them
Na-agba…..is(pl)/are dancing
Egwu………dance
We are dancingAnyị na-agba egwu
Anyị……..We/Our
Na-agba…..is(pl)/are dancing
Egwu………dance
I am dancingAna m agba egwu/M na-agba egwu
Ana ….. is/am
M……..me/I
Agba…..to dance/ dancing
Egwu………dance
You are dancingỊ na-agba egwu
Ị …….. You
Na-agba ….. is(pl)/are dancing
Egwu………dance
Okoro is clappingOkoro na-akụ aka
Okoro…..name
Na-akụ……is clapping
Aka……….hand
He is clappingỌ na-akụ aka
Ọ…………He/She/It
na-akụ……is clapping
aka……..hand
They are clappingHa na-akụ aka
Ha………they/them
na-akụ…. is(pl)/are clapping
We are clappingAnyị na-akụ aka
Anyị ……We/Our
na-akụ…… is(pl)/are clapping
I am clappingAna m akụ aka
M ….. I
Ana …… is/am
akụ…… to clap/ clapping
Aka …. Hand
You are clappingỊ na-akụ aka
Ị ….. You
na-akụ …. is(pl)/are clapping
Aka …. hand
Ụba is climbingỤba na-arị elu
Ụba……..name
na-arị…..is climbing
elu……….top
He is climbingỌ na-arị elu
Ọ……….he/she
na-arị…….is climbing
elu……….top
They are climbingHa na-arị elu
Ha……..they/them
na-arị…….is(pl)/are climbing
elu……….top
We are climbingAnyị na-arị elu
Anyị……..we/our
na-arị……is(pl)/are climbing
elu………top
I am climbingAna m arị elu/M na- arị elu
Ana …. is/am
M ……..me/I
arị……to climb/ climbing
elu………top
You are climbingỊ na-arị elu
Ị …….. You
Na-arị……is(pl)/are climbing
elu………top