Musical Instruments/Ngwa Egwu
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
249 | Flute | ọja | Ọja | Ọji |
250 | Membrane Drum | Ịgba | Ịgba | Ịgba |
251 | Gong | Ogene | Ogene | Ogene |
252 | Small Drum | Ekwe | Ekwe | Ekwe |
253 | Tambourine | Ịchaka | Ịchaka | Ịchaka |
254 | Drum | Udu | Udu | Udu |
| English | Standard Igbo | |
| 249 | Flute | ọja |
| 250 | Membrane Drum | Ịgba |
| 251 | Gong | Ogene |
| 252 | Small Drum | Ekwe |
| 253 | Tambourine | Ịchaka |
| 254 | Drum | Udu |
Parts Of The Human Body/Akụkụ Ahụ Mmadụ
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
255 | Hair | Ntutuisi | Ntutuisi | Ntutuisi |
256 | Head | Isi | Isi | Isi |
257 | Eyes | Anya | Anya | Anya |
258 | Forehead | Egedegeihu | Egedegeihu | Egedegeihu |
259 | Eye brow | Iku anya | Iku anya | Iku anya |
260 | Eye ball | Ọkpụrụkpụ anya | Ọkpụlụkpụ anya | Ọkpụrụkpụ anya |
261 | Eye lash | Egbegbere anya | Egbegbere anya | Egbegbere anya |
262 | Ear | Ntị | Ntị | Ntị |
263 | Nose | Imi | Imi | Imi |
264 | Mouth | Ọnụ | Ọnụ | Ọnụ |
265 | Lips | Egbugbereọnụ | Egbugbereọnụ | Egbugbereọnụ |
266 | Teeth | Ézē | Ézē | Ézē |
267 | Tongue | Ire | Ire/ile | Ire |
268 | Palate | Akpo | Akpo | Akpo |
269 | Teethgum | Igburueze | Igbulueze | Igburueze |
270 | Throat | Akpịrị | Akpịlị | Akpịrị |
271 | Glottis | Ekoakpịrị | Ekoakpịlị | Ekoakpịrị |
272 | Neck | Olu | Onu | Olu |
273 | Cheek | Nti | Nti | Nti |
274 | Jaw | Agba | Agba | Agba |
275 | Shoulder | Ubuaka | Ubuaka | Ubuaka |
276 | Elbow | Nkuaka | Nkuaka | Nkuaka |
277 | Hand | Aka | Aka | Aka |
278 | Finger | Mkpụrụaka/mkpịsịaka | mkpịsịaka | Mkpụrụaka |
279 | Nail | Mbọaka | Mbọaka | Mbọaka |
280 | Palm | Ubuaka | Ubuaka | Ubuaka |
281 | Armpit | Mkpaabụ | Mkpaabụ | Mkpaabụ |
282 | Face | Ihu | Iru | Ihu |
283 | Chest | Óbì | Óbì | Óbì |
284 | Breast | Árá | Árá | Árá |
285 | Stomach | Áfọ́ | Áfọ́ | Áfọ́/Áhọ́ |
286 | Navel | Utubo | Otubo | Utubo |
287 | Bottom | Íkè | Íkè | Íkè |
288 | Penis | Amụ | Amụ | Amụ |
289 | Vagina | Ọtụ | Ọtụ | Ọtụ |
290 | Laps | Akpataụkwụ | Akpataụkwụ | Akpataụkwụ |
291 | Knee | Ikpere | Ikpele | Ikpere |
292 | Leg | Ụkwụ | Ụkwụ | Ụkwụ |
293 | Toe nail | Mbọụkwụ | Mbọụkwụ | Mbọụkwụ |
294 | Back | Azụ | Azụ | Azụ |
295 | Toe | Mkpịsịụkwụ | Mkpịsịụkwụ | Mkpịsịụkwụ |
296 | Heel | Ikiriụkwụ | Ikiliụkwụ | ikiriụkwụ |
297 | Hip/waist | Ukwu | Ukwu | Ukwu |
| English | Standard Igbo | |
| 255 | Hair | Ntutuisi |
| 256 | Head | Isi |
| 257 | Eyes | Anya |
| 258 | Forehead | Egedegeihu |
| 259 | Eye brow | Iku anya |
| 260 | Eye ball | Ọkpụrụkpụ anya |
| 261 | Eye lash | Egbegbere anya |
| 262 | Ear | Ntị |
| 263 | Nose | Imi |
| 264 | Mouth | Ọnụ |
| 265 | Lips | Egbugbereọnụ |
| 266 | Teeth | Ézē |
| 267 | Tongue | Ire |
| 268 | Palate | Akpo |
| 269 | Teethgum | Igburueze |
| 270 | Throat | Akpịrị |
| 271 | Glottis | Ekoakpịrị |
| 272 | Neck | Olu |
| 273 | Cheek | Nti |
| 274 | Jaw | Agba |
| 275 | Shoulder | Ubuaka |
| 276 | Elbow | Nkuaka |
| 277 | Hand | Aka |
| 278 | Finger | Mkpụrụaka/mkpịsịaka |
| 279 | Nail | Mbọaka |
| 280 | Palm | Ubuaka |
| 281 | Armpit | Mkpaabụ |
| 282 | Face | Ihu |
| 283 | Chest | Óbì |
| 284 | Breast | Árá |
| 285 | Stomach | Áfọ́ |
| 286 | Navel | Utubo |
| 287 | Bottom | Íkè |
| 288 | Penis | Amụ |
| 289 | Vagina | Ọtụ |
| 290 | Laps | Akpataụkwụ |
| 291 | Knee | Ikpere |
| 292 | Leg | Ụkwụ |
| 293 | Toe nail | Mbọụkwụ |
| 294 | Back | Azụ |
| 295 | Toe | Mkpịsịụkwụ |
| 296 | Heel | Ikiriụkwụ |
| 297 | Hip/waist | Ukwu |
Types Of Building/ Ụdị Ụlọ Dị Ichiiche
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
298 | School | Ụlọakwụkwọ | Ụnọakwụkwọ | Ụlọakwụkwọ |
299 | Court | Ụlọikpe | Ụnọikpe | Ụlọikpe |
300 | Church | Ụlọụka | Ụnọụka | Ụlọụka |
301 | Bank | Ụlọakụ | Ụnọakụ | Ụlọakụ |
302 | Hospital | Ụlọọgwụ | Ụnọọgwụ | Ụlọọgwụ |
303 | Chicken roost | Ụlọọkụkọ | Ụnọọkụkọ | Ụlọọkụkọ |
304 | Prison | Ụlọmkpọrọ | Ụnọmkpọrọ | Ụlọmkpọrọ |
305 | Hotel/Restaurant | Ụlọerimeri | Ụnọerimeri | Ụlọerimeri |
306 | Bungalow | Ụlọala | Ụnọala | Ụlọala |
307 | Storey building | Ụlọelu | Ụnọelu | Ụlọelu |
308 | Thatch house | Ụlọakịrika | Ụnọakịrika | Ụlọakịrika |
309 | Market | Ahịa | Ahịa | Ahịa |
310 | Shop | Ụlọahịa | Ụnọahịa | Ụlọahịa |
311 | Stadium | Amaegwuregwu | Amaegwuregwu | Amaegwuregwu |
312 | Cinema | Ụlọihenkiri | Ụnọihenkiri | Ụlọihenkiri |
313 | University | Mahadum | Mahadum | Mahadum |
314 | Library | Ọbaakwụkwọ | Ọbaakwụkwọ | Ọbaakwụkwọ |
| English | Standard Igbo | |
| 298 | School | Ụlọakwụkwọ |
| 299 | Court | Ụlọikpe |
| 300 | Church | Ụlọụka |
| 301 | Bank | Ụlọakụ |
| 302 | Hospital | Ụlọọgwụ |
| 303 | Chicken roost | Ụlọọkụkọ |
| 304 | Prison | Ụlọmkpọrọ |
| 305 | Hotel/Restaurant | Ụlọerimeri |
| 306 | Bungalow | Ụlọala |
| 307 | Storey building | Ụlọelu |
| 308 | Thatch house | Ụlọakịrika |
| 309 | Market | Ahịa |
| 310 | Shop | Ụlọahịa |
| 311 | Stadium | Amaegwuregwu |
| 312 | Cinema | Ụlọihenkiri |
| 313 | University | Mahadum |
| 314 | Library | Ọbaakwụkwọ |
Items In The Environment
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
315 | Hill | Ugwu | Ugwu | Ugwu |
316 | River | Osimiri | Ohimili | Osimiri |
317 | Moon | Ọnwa | Ọnwa | Ọnwa |
318 | Sky | Igwe | Igwe | Igwe |
319 | Star | Kpakpando | Kpakpando | Kpakpando |
320 | Sun | Anyaanwụ | Anyaanwụ | Anyaanwụ |
321 | Cloud | Ulukputu | Ulukpulu | Ulokputu |
322 | Bridge | Àkwàmmiri | Àkwàmmiri | Àkwàmmiri |
323 | Desert | Ọzara | Ọzara | Ọzara |
324 | Wind | Ikuku | Ikuku | Ikuku |
325 | Rain | Mmiri ozuzo | Mmili ozuzo | Mmiri ozuzuo |
326 | Lightning | Amụma mmiri | Amụma mmili | Amụma mmiri |
327 | Sand | Aja | Aja | Aja |
328 | Stone | Okwute | Okwute | Okwute |
329 | Wall | Ahụaja | Ahụaja | Ahụaja |
330 | Big Stone | Nnukwu Okwute | Nnukwu Okwute | Nnukwu Okwute |
331 | Small Stone | Obere Okwute | Obere Okwute | Obere Okwute |
332 | Mirror | Enyo | Enyo | Enyo |
333 | Broken/Glass Plate | Efere Ọwụwa | Efele Ọwụwa | Efere/Afere Ọwụwa |
334 | Long Chair | Oche Ogologo | Oche Ogologo | Oche Ogologo |
335 | Shadow | Onyinyo | Onyinyo | Onyinyo |
336 | Breadfruit | Ụkwa | Ụkwa | Ụkwa |
337 | Berry | Ụtụ | Ụtụ | Ụtụ |
338 | World | Ụwa | Ụwa | Ụwa |
339 | Phone | Ekwentị | Ekwentị | Ekwentị |
340 | Photograph | Foto | Foto | Foto |
341 | Xylophone | Ngelege | Ngelege | Ngelege |
342 | Guitar | Une | Une | Une |
343 | Big Drum | Ikoro | Ikoro | Ikoro |
| English | Standard Igbo | |
| 315 | Hill | Ugwu |
| 316 | River | Osimiri |
| 317 | Moon | Ọnwa |
| 318 | Sky | Igwe |
| 319 | Star | Kpakpando |
| 320 | Sun | Anyaanwụ |
| 321 | Cloud | Ulukputu |
| 322 | Bridge | Àkwàmmiri |
| 323 | Desert | Ọzara |
| 324 | Wind | Ikuku |
| 325 | Rain | Mmiri ozuzo |
| 326 | Lightning | Amụma mmiri |
| 327 | Sand | Aja |
| 328 | Stone | Okwute |
| 329 | Wall | Ahụaja |
| 330 | Big Stone | Nnukwu Okwute |
| 331 | Small Stone | Obere Okwute |
| 332 | Mirror | Enyo |
| 333 | Broken/Glass Plate | Efere Ọwụwa |
| 334 | Long Chair | Oche Ogologo |
| 335 | Shadow | Onyinyo |
| 336 | Breadfruit | Ụkwa |
| 337 | Berry | Ụtụ |
| 338 | World | Ụwa |
| 339 | Phone | Ekwentị |
| 340 | Photograph | Foto |
| 341 | Xylophone | Ngelege |
| 342 | Guitar | Une |
| 343 | Big Drum | Ikoro |
