Lesson 4
Names Of Objects In Igbo
In this section, we shall identify and pronounce names of different objects in Igbo. For examples, the names of animals, house-hold items, vegetables and fruits, crops, trees and its parts, farm implements, musical instruments, parts of the human body, types of buildings and things found in our environment.
N’ihe ọmụmụ a, anyị ga-amata ma kpọpụta aha ihe dị ichiiche e nwere n’Igbo. Aha ihe dịka anụmanụ, ihe ndị a na-ahụ n’ụlọ, akwụkwọnri na mkpụrụosisi dị ichiiche, ihe ndị a na-akụ n’ubi/ugbo, osisi dị ichiiche na n’alaka ya, ngwa e ji arụ ọrụ/akọ ubi/ugbo, ngwa e ji eti/agụ egwu, akụkụ ahụ mmadụ dị ichiiche, ụdị ụlọ dị ichiiche na ihe ndị a na-ahụ (n’elu ma n’ala) n’agbata anyị.
Animals
| English | Standard Igbo | Anambra | Imo |
1 | Fox | Ufu | Ufu | Ufu |
2 | Tortoise | Mbe | Mbe | Mbe |
3 | Turtle | Mbemmiri | Mbemmiri | Mbemmiri |
4 | Porcupine | Ebiogwu | Ebiogwu | Ebiogwu |
5 | Zebra | Atụ | Atụ | Atụ |
6 | Deer/Hyena | Ediabalị | Ediabalị | Ediabalị |
7 | Giraffe/deer | Ele | Ele | Ele |
8 | Dog | Nkịta | Nkịta | Nkịta |
9 | Rabbit | Ewi | Ewi | Ewi |
10 | Critter | Ururu | Ururu | Ururu |
11 | Hamster | Uze | Uze | Uze |
12 | Bull | Ebule | Ebule | Ebule |
13 | Snail | Ejula | Ejuna | Eju |
14 | Beaver | Ikiri | Ikiri | Ikiri |
15 | Tiger/leopard | Agụ | Agụ | Agụ |
16 | Elephant | Enyi | Enyi | Enyi |
17 | Hippopotamus | Enyimmiri | Enyimmiri | Enyimmiri |
18 | Monkey | Enwe | Enwe | Enwe |
19 | Gorilla | Ọzọdimgba | Ọzọdimgba | Ọzọdimgba |
20 | Goat | Ewu | Ewu | Ewu |
21 | Fowl/chicken | Ọkụkọ | Ọkụkọ | Ọkụkọ |
22 | Cock | Okeọkpa | Okeọkpa | Okeọkpa |
23 | Hen | Nnekwu | Nnekwu | Nnekwu |
24 | Rat | Oke | Oke | Oke |
25 | Guinea fowl | Ọgazi | Ọgazi | Ọgazi |
26 | Turkey | Torotoro | Tolotolo | Orotoro |
27 | Dove | Nduru | Nduru | Nduru |
28 | Ostrich | Enyinnụnụ | Enyinnụnụ | Enyinnụnụ |
29 | Duck | Ọbọgwụ | Ọbọgwụ | Ọbọgwụ |
30 | Chick | Uriom | Uriom | Uriom |
31 | Antelope | Mgbada | Mgbada | Mgbada |
32 | Cow | Ehi | Ehi | Ehi |
33 | Horse | Ịnyịnya | Ịnyịnya | Ịnyịnya |
34 | Squirrel | Ọsa | Ọsa | Ọsa |
35 | Pig | Ezi | Ezi | Ezi |
36 | Sheep | Atụrụ | Atụrụ | Atụrụ |
37 | Ram | Ebule | Ebule | Ebule |
38 | Lion | Ọdụm | Ọdụm | Ọdụm |
39 | Snake | Agwọ | Agwọ | Agwọ |
40 | Python | Eke | Eke | Eke |
41 | Lizard | Ngwere | Ngwele | Ngwere |
42 | Chimpanzee | Adaka | Adaka | Adaka |
43 | Wall Gecko | Agụụlọ | Agụrụụgọ | Agụụlọ/chekenche |
44 | Toad | Awọ | Awọ | Awọ |
45 | Vulture | Udele | Udele | Udele |
46 | Frog | Mbara | Mbala | Mbala |
47 | Eagle | Ugo | Ugo | Ugo |
48 | Crocodile | Agụiyi | Agụiyi | Agụiyi |
49 | Kite | Egbe | Egbe | Egbe |
50 | White ant | Arụrụ | Ahụhụ | Arụrụ |
51 | Worm | Okpo | Okpo | Okpo |
52 | Butterfly | Ịbụba/Olokorombụba | Ịbụba | Ịbụba |
53 | Scorpion | Akpị | Akpị | Akpị |
54 | Cockroach | Ọchịcha/Ụchịcha | Ụchịcha | Ọchịcha |
55 | Spider | Ududo | Ududo | Ududo |
57 | Grasshopper | Ụkpala | Ụkpana | Ụkpana |
58 | Black ant | Agbịsị | Agbịsị | Agbịsị |
59 | Mosquito | Aṅụnta | Aṅụnta | Aṅụnta |
60 | Praying mantis | Ogongolo/olongono | Olongono | Ogongolo/olongono |
61 | Housefly | Ijiji | Ijiji | Ijiji |
62 | Cricket | Nte | Nte | Nte |
63 | Millipede | Esu | Esu | Esu |
64 | Crab | Nsịkọ | Nhịkọ | Nsịkọ/nshịkọ |
65 | Bat | Ụsụ | Ụsụ | Ụsụ |
66 | Bee | Aṅụ | Aṅụ | Aṅụ |
67 | Bedbug | Chinchi | Chinchi | Chinchi |
68 | Rabbit | Ewi | Ewi | Ewi |
69 | Grasscutter | Nchi | Nchi | Nchi |
70 | Fish | Azụ | Azụ | Azụ |
71 | Owl | Ikwikwi | Ikwikwi | Ikwikwi |
72 | Donkey | Jaki | Jaki | Jaki |
73 | Chameleon | Ogwumagala | Ogwumagana | Ogwumagala |
74 | Woodpeker | Ọtụrụkpọkpọ | Ọtụrụkpọkpọ | Ọtụrụkpọkpọ |
75 | Fox | Nyanwuruede | Nyanwuruede | Nyanwuruede |
76 | Deer | Ediụra | Ediụra | Ediụra |
77 | Wasp | Ebu | Ebu | Ebu |
78 | Shrew | Nkakwụ | Nkakwụ | Nkakwụ/nkapịa |
79 | Swallow | Elekentịọba | Elekentịọba | Elekentịọba |
80 | Beetle | Ebe | Ebe | Ebe |
81 | Gobon viper | Echi Eteka | Echi Eteka | Echi Eteka |
82 | Beetle | Mbụzụ | Mbụzụ | Mbụzụ |
83 | Goose | Ọkwa | Ọkwa | Ọkwa |
84 | Carmel | Ịnyịnyaibu | Ịnyịnyaibu | Ịnyịnyaibu |
85 | Crafish | Ịsha | Ịsha | Ịsha |
86 | Egret | Chekeleke | Chekeleke | Chekeleke |
87 | Maggot | Ikpuru | Ikpuru | Ikpuru |
88 | Parrot | Icheoku | Icheoku | Icheoku |
89 | Sparrow | Nza | Nza | Nza |
90 | Bird | Nnụnụ | Nnụnụ | Nnụnụ |
91 | Wolf | Agụowulu | Agụowulu | Agụowulu |
92 | Cat | Ologbo/Nwamba | Buusu | Nwamba |
93 | Spider | Udido | Udido | Udido/udide |
94 | Flying Termite | Akụ | Akụ | Akụ |
95 | Locust | IgurubeIgwurube | igwulube | Igurube |
96 | Glow-worm | Mmụmụọnwa | Mmụmụọnwa | Mmụmụọnwa |
97 | Heron | Ụgbana | Ụgbana | Ụgbana |
98 | Robin | Nza | Nza | Nza |
99 | Boa constrictor | Ekeọgba | Ekeọgba | Ekeọgba |
100 | Falcon | Ọkwa | Ọkwa | Ọkwa |
101 | Parrot | Icheoku | Icheoku | Icheoku |
102 | Buffalo | Atụ | Atụ | Atụ |
103 | Pigeon | Kparakwukwu | Kparakwukwu | Kparakwukwu |
104 | Titus | Asa | Asa | Asa |
105 | Eel | Arụra | Arụra | Arụra |
106 | Periwinkle | Ịsam | Ịsam | Ịsam |
107 | Catfish | Ọkpọ | Ọkpọ | Ọkpọ |
108 | Viper | Ajụala | Ajụala | Ajụala |
109 | Hog | Eziọhịa/ọfịa | Eziọhịa | Eziọhịa |
English | Standard Igbo | |
1 | Fox | Ufu |
2 | Tortoise | Mbe |
3 | Turtle | Mbemmiri |
4 | Porcupine | Ebiogwu |
5 | Zebra | Atụ |
6 | Deer/Hyena | Ediabalị |
7 | Giraffe/deer | Ele |
8 | Dog | Nkịta |
9 | Rabbit | Ewi |
10 | Critter | Ururu |
11 | Hamster | Uze |
12 | Bull | Ebule |
13 | Snail | Ejula |
14 | Beaver | Ikiri |
15 | Tiger/leopard | Agụ |
16 | Elephant | Enyi |
17 | Hippopotamus | Enyimmiri |
18 | Monkey | Enwe |
19 | Gorilla | Ọzọdimgba |
20 | Goat | Ewu |
21 | Fowl/chicken | Ọkụkọ |
22 | Cock | Okeọkpa |
23 | Hen | Nnekwu |
24 | Rat | Oke |
25 | Guinea fowl | Ọgazi |
26 | Turkey | Torotoro |
27 | Dove | Nduru |
28 | Ostrich | Enyinnụnụ |
29 | Duck | Ọbọgwụ |
30 | Chick | Uriom |
31 | Antelope | Mgbada |
32 | Cow | Ehi |
33 | Horse | Ịnyịnya |
34 | Squirrel | Ọsa |
35 | Pig | Ezi |
36 | Sheep | Atụrụ |
37 | Ram | Ebule |
38 | Lion | Ọdụm |
39 | Snake | Agwọ |
40 | Python | Eke |
41 | Lizard | Ngwere |
42 | Chimpanzee | Adaka |
43 | Wall Gecko | Agụụlọ |
44 | Toad | Awọ |
45 | Vulture | Udele |
46 | Frog | Mbara |
47 | Eagle | Ugo |
48 | Crocodile | Agụiyi |
49 | Kite | Egbe |
50 | White ant | Arụrụ |
51 | Worm | Okpo |
52 | Butterfly | Ịbụba/Olokorombụba |
53 | Scorpion | Akpị |
54 | Cockroach | Ọchịcha/Ụchịcha |
55 | Spider | Ududo |
57 | Grasshopper | Ụkpala |
58 | Black ant | Agbịsị |
59 | Mosquito | Aṅụnta |
60 | Praying mantis | Ogongolo/olongono |
61 | Housefly | Ijiji |
62 | Cricket | Nte |
63 | Millipede | Esu |
64 | Crab | Nsịkọ |
65 | Bat | Ụsụ |
66 | Bee | Aṅụ |
67 | Bedbug | Chinchi |
68 | Rabbit | Ewi |
69 | Grasscutter | Nchi |
70 | Fish | Azụ |
71 | Owl | Ikwikwi |
72 | Donkey | Jaki |
73 | Chameleon | Ogwumagala |
74 | Woodpeker | Ọtụrụkpọkpọ |
75 | Fox | Nyanwuruede |
76 | Deer | Ediụra |
77 | Wasp | Ebu |
78 | Shrew | Nkakwụ |
79 | Swallow | Elekentịọba |
80 | Beetle | Ebe |
81 | Gobon viper | Echi Eteka |
82 | Beetle | Mbụzụ |
83 | Goose | Ọkwa |
84 | Carmel | Ịnyịnyaibu |
85 | Crafish | Ịsha |
86 | Egret | Chekeleke |
87 | Maggot | Ikpuru |
88 | Parrot | Icheoku |
89 | Sparrow | Nza |
90 | Bird | Nnụnụ |
91 | Wolf | Agụowulu |
92 | Cat | Ologbo/Nwamba |
93 | Spider | Udido |
94 | Flying Termite | Akụ |
95 | Locust | IgurubeIgwurube |
96 | Glow-worm | Mmụmụọnwa |
97 | Heron | Ụgbana |
98 | Robin | Nza |
99 | Boa constrictor | Ekeọgba |
100 | Falcon | Ọkwa |
101 | Parrot | Icheoku |
102 | Buffalo | Atụ |
103 | Pigeon | Kparakwukwu |
104 | Titus | Asa |
105 | Eel | Arụra |
106 | Periwinkle | Ịsam |
107 | Catfish | Ọkpọ |
108 | Viper | Ajụala |
109 | Hog | Eziọhịa/ọfịa |