Lesson 3
(Common Phraises - Nkejiokwu Ndị Mmadụ Maara)

In this section, we shall learn how to pronounce different phrases and sentences in Igbo.  For each phrase or sentence the standard variety will be provided as well as the Anambra and Imo varieties.

Na mpaghara nke a, anyị ga-amụ etu e si akpọpụta nkeji okwu na ahịrịokwu Igbo dị iche iche. Maka nkejiokwu na ahịrịokwu ọbụla, a ga-ewepụta etu e si akpọpụta ya n’Igbo Izugbe nakwa olundị Anambara na olundị Imo.

Examples Ọmụmaatụ - Two-Word Phrases

English

Standard Igbo

Anambra

Imo

A man

nwoke

nwoke

nwoke

My man

nwoke m

nwoke m

nwoke m

Our man

nwoke anyị

nwoke ayị

nwoke anyị

Their man

nwoke ha

nwoke fa

nwoke ha

My woman

nwaanyị m

nwaanyị m

nwaanyị m

Our woman

nwaanyị anyị

nwaanyị ayị

nwaanyị anyị

Their woman

nwanyị ha

nwaanyị fa

nwaanyị ha

This man

nwoke a

nwoke a

nwoke a

This woman

nwaanyị a

nwaanyị a

nwaanyị a

That woman

nwaanyị ahụ

nwaanyị ahụ

nwaanyị ahụ

Those men

Ụmụnwoke ahụ

Ụmụnwoke ahụ

Ụmụnwoke ahụ

Those women

Ụmụnwaanyị ahụ

Ụmụnwaanyị ahụ

Ụmụnwaanyị ahụ

White man

nwoke ọcha

nwoke ọcha

nwoke ọcha

White woman

nwaanyị ọcha

nwaanyị ọcha

nwaanyị ọcha

Tall man

nwoke ogologo

nwoke ogonogo

nwoke ogologo

Tall woman

nwaanyị ogologo

nwaanyị ogonogo

nwaanyị ogologo

Black man

nwoke ojii

nwoke ojii

nwoke ojii

Black woman

nwaanyị ojii

nwaanyị ojii

nwaanyị ojii

Short man

nwoke mkpụmkpụ

nwoke mkpụmkpụ

nwoke mkpụmkpụ

Short woman

nwaanyị mkpụmkpụ

nwaanyị mkpụmkpụ

nwaanyị mkpụmkpụ

Fat man

nwoke buru ibu

nwoke buru ibu

nwoke buru ibu

Fat woman

nwaanyị buru ibu

nwaanyị buru ibu

nwaanyị buru ibu

Handsome man

nwoke ọma/ọmarịcha nwoke

nwoke ọma/ọmarịcha nwoke

nwoke ọma/ọmarịcha nwoke

Beautiful woman

nwaanyị ọma/ọmarịcha nwaanyị

nwaanyị ọma/ọmarịcha nwaanyị

nwaanyị ọma/ọmarịcha nwaanyị

Bad man

nwoke ọjọọ/ajọ nwoke

nwoke ọjọọ/ajọ nwoke

nwoke ọjọọ/ajọ nwoke

Bad woman

nwaanyị ọjọọ/ajọ nwaanyị

nwaanyị ọjọọ/ajọ nwaanyị

nwaanyị ọjọọ/ajọ nwaanyị

Cunny man

nwoke aghụghọ

nwoke arụmana

nwoke arụrụala

Cunny woman

nwaanyị aghụghọ

nwaanyị arụmana

nwaanyị arụrụala

His/her child

ụmụ ya

ụmụ ya

ụmụ ya

Their child

ụmụ ha

ụmụ ha

ụmụ ha

Our child

ụmụ anyị

ụmụ ayị

ụmụ anyị

My bag

akpa m

akpa m

akpa m

His/her bag

akpa ya

akpa ya

akpa ya

Our bag

akpa anyị

akpa ayị

akpa anyị

Their bag

akpa ha

akpa ha

akpa ha

My house

ụlọ m

ụnọ m

ụlọ m

His/her house

ụlọ ya

ụnọ ya

ụlọ ya

Their house

ụlọ ha

ụnọ ha

ụlọ ha

Our house

ụlọ anyị

ụnọ ayị

ụlọ anyị

My money

ego m 

ego m 

ego m 

His/her money

ego ya

ego ya

ego ya

Their money

ego ha

ego ha

ego ha

Our money

ego anyị

ego ayị

ego anyị

My school

ụlọakwụkwọ m

ụnọakwụkwọ m

ụlọakwụkwọ m

His/her school

ụlọakwụkwọ ya

ụnọakwụkwọ ya

ụlọakwụkwọ ya

Their school

ụlọakwụkwọ ha

ụnọakwụkwọ ha

ụlọakwụkwọ ha

My child

nwa m

nwa m

nwa m

My son

nwa m nwoke

nwa m nwoke

nwa m nwoke

My daughter

nwa m nwaanyị

nwa m nwaanyị

nwa m nwaanyị

My children

ụmụ m

ụmụ m

ụmụ m

His child

nwa ya

nwa ya

nwa ya

Their child

nwa ha

nwa ha

nwa ha

Our child

nwa anyị

nwa ayị

nwa anyị

His son

nwa ya nwoke

nwa ya nwoke

nwa ya nwoke

Their son

nwa ha nwoke

nwa ha nwoke

nwa ha nwoke

Our son

nwa anyị nwoke

nwa ayị nwoke

nwa anyị nwoke

His/her father

Nna ya

Nna ya

Nna ya

Their father

Nna ha

Nna ha

Nna ha

Our father

Nna anyị

Nna ayị

Nna anyị

His/her mother

Nne ya

Nne ya

Nne ya

Their mother

Nne ha

Nne ha

Nne ha

Our mother

Nne anyị

Nne ayị

Nne anyị

His/her brother

Nwanne ya nwoke

Nwanne ya nwoke

Nwanne ya nwoke

Their brother

Nwanne ha nwoke

Nwanne ha nwoke

Nwanne ha nwoke

Our brother

Nwanne anyị nwoke

Nwanne ayị nwoke

Nwanne anyị nwoke

His/her sister

Nwanne ya nwaanyị

Nwanne ya nwaanyị

Nwanne ya nwaanyị

Their sister

Nwanne ha nwaanyị

Nwanne ha nwaanyị

Nwanne ha nwaanyị

Our sister

Nwanne anyị nwaanyị

Nwanne ayị nwaanyị

Nwanne anyị nwaanyị

His/her children

Ụmụ ya

Ụmụ ya

Ụmụ ya

Their children

Ụmụ ha

Ụmụ ha

Ụmụ ha

Our children

Ụmụ anyị

Ụmụ ayị

Ụmụ anyị

School boy

Nwata akwụkwo nwoke

Nwata akwụkwo nwoke

Nwata akwụkwo nwoke

School girl

Nwata akwụkwọ nwaanyị

Nwata akwụkwọ nwaanyị

Nwata akwụkwọ nwaanyị

School child

Nwata akwụkwọ

Nwaakwụkwọ

Nwata akwụkwọ

School children

Ụmụakwụkwọ

Ụmụakwụkwọ

Ụmụakwụkwọ

My father

Nna m

Nna m

Nna m

My mother

Nne m

Nne m

Nne m

My grandmother

Nne nne m

Nne nne m/Mama nnukwu

Nne nne m/Mama nnukwu

My grandfather

Nnukwu nna m

Nnukwu nna m/Papa nnukwu

Nnukwu nna m/Papa nnukwu

My brother

Nwanne m nwoke

Nwanne m nwoke

Nwanne m nwoke

My sister

Nwanne m nwaanyị

Nwanne m nwaanyị

Nwanne m nwaanyị

My enemy

Onyeiro m

Onyeilo m

Onyeiro m

His/her enemy

Onyeiro ya

Onyeilo ya

Onyeiro ya

Their enemy

Onyeiro ha

Onyeilo ha

Onyeiro ha

Our enemy

Onyeiro anyị

Onyeilo ayị

Onyeiro anyị

My teacher

Onyenkụzi m

Onyenkụzi m

Onyenkụzi m

His/her teacher

Onyenkụzi ya

Onyenkụzi ya

Onyenkụzi ya

Their teacher

Onyenkụzi ha

Onyenkụzi ha

Onyenkụzi ha

Our teacher

Onyenkụzi anyị

Onyenkụzi ayị

Onyenkụzi anyị

My wife

Nwunye m

Nwunye m

Nwanyị m

His wife

Nwunye ya

Nwunye ya

Nwunye ya

Their wife

Nwunye ha

Nwunye ha

Nwunye ha

Our wife

Nwunye anyị

Nwunye ayị

Nwunye anyị

My husband

Di m

Di m

Di m

Her husband

Di ya

Di ya

Di ya

Their husband

Di ha

Di ha

Di ha

Our husband

Di anyị

Di ayị

Di anyị

Our husband

Nna anyị ukwu

Nna ayị ukwu/Oga ayị

Nna anyị ukwu

Our school

Ụlọakwụkwọ anyị

Ụnọakwụkwọ ayị

Ụlọakwụkwọ anyị

My car

Ụgbọala m

Ụgbọala m

Ụgbọala m

His/her car

Ụgbọala ya

Ụgbọala ya

Ụgbọala ya

Their car

Ụgbọala ha

Ụgbọala ha

Ụgbọala ha

Our car

Ụgbọala anyị

Ụgbọala ayị

Ụgbọala anyị

My thing

Ihe m

Ihe/ife m

Ihe m

His/her thing

Ihe ya

Ihe/ife ya

Ihe ya

Their thing

Ihe ha

Ihe/ife ha

Ihe ha

Our thing

Ihe anyị

Ihe/ife ayị

Ihe anyị

My goods

Ngwaahịa m

Ngwaahịa m

Ngwaahịa m

His/her goods

Ngwaahịa ya

Ngwaahịa ya

Ngwaahịa ya

Their goods

Ngwaahịa ha

Ngwaahịa ha

Ngwaahịa ha

Our goods

Ngwaahịa anyị

Ngwaahịa ayị

Ngwaahịa anyị

My book

Akwụkwọ m

Akwụkwọ m

Akwụkwọ m

His/her book

Akwụkwọ ya

Akwụkwọ ya

Akwụkwọ ya

Their book

Akwụkwọ ha

Akwụkwọ ha

Akwụkwọ ha

Our book

Akwụkwọ anyị

Akwụkwọ ayị

Akwụkwọ anyị

My friend

Enyi m

Enyi m

Enyi m

His/her friend

Enyi ya

Enyi ya

Enyi ya

Their friend

Enyi ha

Enyi ha

Enyi ha

Our friend

Enyi anyị

Enyi ayị

Enyi anyị

My boyfriend

Enyi m nwoke

Enyi m nwoke

Enyi m nwoke

His/her boyfriend

Enyi ya nwoke

Enyi ya nwoke

Enyi ya nwoke

Their boyfriend

Enyi ha nwoke

Enyi ha nwoke

Enyi ha nwoke

Our boyfriend

Enyi anyị woke

Enyi ayị woke

Enyi anyị woke

My grandfather

Papa nnukwu m

Papa nnukwu m

Papa nnukwu m

His/her grandfather

Papa nnukwu ya

Papa nnukwu ya

Papa nnukwu ya

Their grandfather

Papa nnukwu ha

Papa nnukwu ha

Papa nnukwu ha

Our grandfather

Papa nnukwu anyị

Papa nnukwu ayị

Papa nnukwu anyị

My grandmother

Mama nnukwu m

Mama nnukwu m

Mama nnukwu m

His/her grandmother

Mama nnukwu ya

Mama nnukwu ya

Mama nnukwu ya

Their grandmother

Mama nnukwu ha

Mama nnukwu ha

Mama nnukwu ha

Our grandmother

Mama nnukwu anyị

Mama nnukwu ayị

Mama nnukwu ayị

My grandchild

Nwa nwa m

Nwa nwa m

Nwa nwa m

His/her grandchild

Nwa nwa ya

Nwa nwa ya

Nwa nwa ya

Their grandchild

Nwa nwa ha

Nwa nwa ha

Nwa nwa ha

Our grandchild

Nwa nwa anyị

Nwa nwa ayị

Nwa nwa anyị

My grandson

Nwa nwa m nwoke

Nwa nwa m nwoke

Nwa nwa m nwoke

His/her grandson

Nwa nwa ya nwoke

Nwa nwa ya nwoke

Nwa nwa ya nwoke

Their grandson

Nwa nwa ha nwoke

Nwa nwa ha nwoke

Nwa nwa ha nwoke

Our grandson

Nwa nwa anyị nwoke

Nwa nwa ayị nwoke

Nwa nwa anyị nwoke

My granddaughter

Nwa nwa m nwaanyị

Nwa nwa m nwaanyị

Nwa nwa m nwaanyị

His/her granddaughter

Nwa nwa ya nwaanyị

Nwa nwa ya nwaanyị

Nwa nwa ya nwaanyị

Their granddaughter

Nwa nwa ha nwaanyị

Nwa nwa ha nwaanyị

Nwa nwa ha nwaanyị

Our granddaughter

Nwa nwa anyị nwaanyị

Nwa nwa ayị nwaanyị

Nwa nwa anyị nwaanyị

EnglishStandard Igbo
A mannwoke
My mannwoke m
Our mannwoke anyị
Their mannwoke ha
My womannwaanyị m
Our womannwaanyị anyị
Their womannwanyị ha
This mannwoke a
This womannwaanyị a
That womannwaanyị ahụ
Those menỤmụnwoke ahụ
Those womenỤmụnwaanyị ahụ
White mannwoke ọcha
White womannwaanyị ọcha
Tall mannwoke ogologo
Tall womannwaanyị ogologo
Black mannwoke ojii
Black womannwaanyị ojii
Short mannwoke mkpụmkpụ
Short womannwaanyị mkpụmkpụ
Fat mannwoke buru ibu
Fat womannwaanyị buru ibu
Handsome mannwoke ọma/ọmarịcha nwoke
Beautiful womannwaanyị ọma/ọmarịcha nwaanyị
Bad mannwoke ọjọọ/ajọ nwoke
Bad womannwaanyị ọjọọ/ajọ nwaanyị
Cunny mannwoke aghụghọ
Cunny womannwaanyị aghụghọ
His/her childụmụ ya
Their childụmụ ha
Our childụmụ anyị
My bagakpa m
His/her bagakpa ya
Our bagakpa anyị
Their bagakpa ha
My houseụlọ m
His/her houseụlọ ya
Their houseụlọ ha
Our houseụlọ anyị
My moneyego m
His/her moneyego ya
Their moneyego ha
Our moneyego anyị
My schoolụlọakwụkwọ m
His/her schoolụlọakwụkwọ ya
Their schoolụlọakwụkwọ ha
My childnwa m
My sonnwa m nwoke
My daughternwa m nwaanyị
My childrenụmụ m
His childnwa ya
Their childnwa ha
Our childnwa anyị
His sonnwa ya nwoke
Their sonnwa ha nwoke
Our sonnwa anyị nwoke
His/her fatherNna ya
Their fatherNna ha
Our fatherNna anyị
His/her motherNne ya
Their motherNne ha
Our motherNne anyị
His/her brotherNwanne ya nwoke
Their brotherNwanne ha nwoke
Our brotherNwanne anyị nwoke
His/her sisterNwanne ya nwaanyị
Their sisterNwanne ha nwaanyị
Our sisterNwanne anyị nwaanyị
His/her childrenỤmụ ya
Their childrenỤmụ ha
Our childrenỤmụ anyị
School boyNwata akwụkwo nwoke
School girlNwata akwụkwọ nwaanyị
School childNwata akwụkwọ
School childrenỤmụakwụkwọ
My fatherNna m
My motherNne m
My grandmotherNne nne m
My grandfatherNnukwu nna m
My brotherNwanne m nwoke
My sisterNwanne m nwaanyị
My enemyOnyeiro m
His/her enemyOnyeiro ya
Their enemyOnyeiro ha
Our enemyOnyeiro anyị
My teacherOnyenkụzi m
His/her teacherOnyenkụzi ya
Their teacherOnyenkụzi ha
Our teacherOnyenkụzi anyị
My wifeNwunye m
His wifeNwunye ya
Their wifeNwunye ha
Our wifeNwunye anyị
My husbandDi m
Her husbandDi ya
Their husbandDi ha
Our husbandDi anyị
Our husbandNna anyị ukwu
Our schoolỤlọakwụkwọ anyị
My carỤgbọala m
His/her carỤgbọala ya
Their carỤgbọala ha
Our carỤgbọala anyị
My thingIhe m
His/her thingIhe ya
Their thingIhe ha
Our thingIhe anyị
My goodsNgwaahịa m
His/her goodsNgwaahịa ya
Their goodsNgwaahịa ha
Our goodsNgwaahịa anyị
My bookAkwụkwọ m
His/her bookAkwụkwọ ya
Their bookAkwụkwọ ha
Our bookAkwụkwọ anyị
My friendEnyi m
His/her friendEnyi ya
Their friendEnyi ha
Our friendEnyi anyị
My boyfriendEnyi m nwoke
His/her boyfriendEnyi ya nwoke
Their boyfriendEnyi ha nwoke
Our boyfriendEnyi anyị woke
My grandfatherPapa nnukwu m
His/her grandfatherPapa nnukwu ya
Their grandfatherPapa nnukwu ha
Our grandfatherPapa nnukwu anyị
My grandmotherMama nnukwu m
His/her grandmotherMama nnukwu ya
Their grandmotherMama nnukwu ha
Our grandmotherMama nnukwu anyị
My grandchildNwa nwa m
His/her grandchildNwa nwa ya
Their grandchildNwa nwa ha
Our grandchildNwa nwa anyị
My grandsonNwa nwa m nwoke
His/her grandsonNwa nwa ya nwoke
Their grandsonNwa nwa ha nwoke
Our grandsonNwa nwa anyị nwoke
My granddaughterNwa nwa m nwaanyị
His/her granddaughterNwa nwa ya nwaanyị
Their granddaughterNwa nwa ha nwaanyị
Our granddaughterNwa nwa anyị nwaanyị